ISA ANTHEM & PLEDGE

ISA Anthem (Igbo)

Anyi bu umu akwukwo ndi igbo,
Nke di na Fuwukari,
Anyi ji ofu obi na ihunaya,
Na egosi na anyi ndi Igbo bu ofu.

Chorus:
Chukwu ekwena
K’anyi gbasasia
I.S.A ga adi n’otu (2 x).

Amamihe na nghota bu nkpa anyi’
Ya k’anyi n’ario Chukwu nna,
Ya mere anyi ji saa mba na asaa,
Were bia na obodo a bu Wukari.

Oganihu bu nke ndi ISA,
Amamihe bu nke anyi ncha,
Ogologo ndu bu nke anyi,
ISA ga adi n’otu.

Composed by Oko Jerome Ogadimma (Onowu Chinyereugo 1 na ISA) and approved by the 2022/2023 ISA Admin.
Led by Mazi Onwe Christian (President) and HRH. Chukwukere Victory (Igwe).


ISA Anthem (English)

We are Igbo students,
Living in Wukari,
With one heart and love,
We show that we Igbos are one.

Chorus:
God forbid
That we scatter,
I.S.A shall remain united. (2x)

Wisdom and understanding are our need,
That is what we ask from God the Father,
That’s why we came from seven states,
To gather here in this town called Wukari.

Progress belongs to ISA members,
Wisdom belongs to all of us,
Long life is ours,
ISA shall remain united.


ISA Pledge (Igbo)

"Ekwere m na m ga-abụ onye nnọchiteanya a pụrụ ịtụkwasị obi n'omume Igbo...
Ịkwado ụkpụrụ ịdị mma n'ọmụmụ akwụkwọ...
Ịkwalite ịdị n'otu n'etiti ndị otu ISA niile...
Ma bụrụkwa onye na-elekọta nwanne m nwoke/nwanyị..."

 

ISA Pledge (English)

"I pledge to be a worthy ambassador of Igbo culture...
To uphold the values of academic excellence...
To promote unity among all ISA members...
And to be my brother's/sister's keeper..."

Composed by Nduka Favour Chinecherem (Onlineflows) and approved by the 2024/2025 ISA Admin.
Led by
Aninwede Cyprain Chidozie (President) and HRH. Christian Samson Nwobodo (Igwe).


ISA Motto

"Amamihe Na Nghota Bu Nkpa Anyi" ("Wisdom and Understanding Are Our Priority" or "Wisdom and Understanding Are Our Need.")

 

Comments